Luk 22:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma Setan banyere n’ime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, onye bụ́kwa otu n’ime ndịozi iri na abụọ Jizọs.+ Jọn 13:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Anaghị m ekwu banyere unu niile. Ama m ndị m họọrọ. Kama ọ bụ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ mezuo, nke sịrị:+ ‘Onye na-eri nri m na-emegidezi m.’*+
3 Ma Setan banyere n’ime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, onye bụ́kwa otu n’ime ndịozi iri na abụọ Jizọs.+
18 Anaghị m ekwu banyere unu niile. Ama m ndị m họọrọ. Kama ọ bụ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ mezuo, nke sịrị:+ ‘Onye na-eri nri m na-emegidezi m.’*+