Jọn 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma Jizọs sịrị ya: “Nwaanyị, olee otú o si gbasa mụ na gị?* Oge m erubeghị.” Jọn 7:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 N’ihi ya, ha malitere ịchọ otú ha ga-esi jide ya.+ Ma e nweghị onye bitụrụ ya aka n’ihi na oge ya erubeghị.+
30 N’ihi ya, ha malitere ịchọ otú ha ga-esi jide ya.+ Ma e nweghị onye bitụrụ ya aka n’ihi na oge ya erubeghị.+