Jọn 5:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Anaghị m anara otuto n’aka mmadụ, Jọn 8:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Ma anaghị m achọrọ onwe m otuto.+ E nwere Onye na-achọ ka e too m, ọ bụkwa ya bụ onyeikpe.