Matiu 13:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Onye a ọ́ bụghị nwa ọkwá nkà?+ Ọ́ bụghị nne ya ka a na-akpọ Meri? Ọ̀ bụkwa na ụmụnne ya ndị nwoke abụghị Jems na Josef na Saịmọn na Judas?+
55 Onye a ọ́ bụghị nwa ọkwá nkà?+ Ọ́ bụghị nne ya ka a na-akpọ Meri? Ọ̀ bụkwa na ụmụnne ya ndị nwoke abụghị Jems na Josef na Saịmọn na Judas?+