Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jọn 12:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Ndị na-eso ụzọ ya aghọtaghị ihe ndị a na mbụ. Ma mgbe e mere ka Jizọs dị ebube,+ ha chetara na e dere ihe ndị a banyere ya, chetakwa na ha meere ya ihe ndị a.+

  • Jọn 13:31, 32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Mgbe ọ pụrụ, Jizọs sịrị: “Ugbu a, e meela ka Nwa nke mmadụ dị ebube,+ e meekwala ka Chineke dị ebube n’ihi Okpara ya. 32 Chineke ga-eme ka ọ dị ebube,+ ọ ga-emekwa ka ọ dị ebube ozugbo.

  • 1 Timoti 3:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 N’eziokwu, ihe nzuzo dị nsọ, nke dịkwa egwu, gbasara ife Chineke otú ọ chọrọ, bụ: ‘Jizọs bụ mmadụ mgbe ọ bịara n’ụwa.+ A kpọrọ ya onye ezi omume mgbe ọ bụ mmụọ.+ Ndị mmụọ ozi hụrụ ya.+ E zisaara ndị mba ọzọ gbasara ya.+ Ndị mmadụ kweere na ya n’ụwa.+ A kpọgoro ya n’eluigwe, meekwa ka ọ dị ebube.’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya