Jọn 5:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ma, e nwere ihe na-agbara m àmà nke ka àmà Jọn gbara, n’ihi na ọ bụ ọrụ ndị Nna m kenyere m, ndị m na-arụ, na-agba àmà na ọ bụ Nna m zitere m.+
36 Ma, e nwere ihe na-agbara m àmà nke ka àmà Jọn gbara, n’ihi na ọ bụ ọrụ ndị Nna m kenyere m, ndị m na-arụ, na-agba àmà na ọ bụ Nna m zitere m.+