Jọn 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Anyị ga-arụ ọrụ Onye zitere m mgbe ìhè ka dị.+ Abalị na-abịa, mgbe mmadụ ọ bụla na-agaghị arụli ọrụ. Jọn 12:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Jizọs wee sị ha: “Ìhè ahụ ga-anọtụkwu n’etiti unu. Na-ejegharịnụ n’ìhè ahụ mgbe unu ka nwere ya, ka ọchịchịrị ghara ikpuchi unu. Onye na-ejegharị n’ọchịchịrị anaghị ama ebe ọ na-aga.+
4 Anyị ga-arụ ọrụ Onye zitere m mgbe ìhè ka dị.+ Abalị na-abịa, mgbe mmadụ ọ bụla na-agaghị arụli ọrụ.
35 Jizọs wee sị ha: “Ìhè ahụ ga-anọtụkwu n’etiti unu. Na-ejegharịnụ n’ìhè ahụ mgbe unu ka nwere ya, ka ọchịchịrị ghara ikpuchi unu. Onye na-ejegharị n’ọchịchịrị anaghị ama ebe ọ na-aga.+