Luk 10:38, 39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ma ka ha nọ na-aga, ọ banyere n’otu obodo. N’ebe a, otu nwaanyị aha ya bụ Mata+ nabatara ya n’ụlọ ya. 39 Nwaanyị a nwekwara nwanne nwaanyị. Aha ya bụ Meri. Ọ nọdụrụ ala n’akụkụ ụkwụ Onyenwe anyị ma na-ege ntị n’ihe ọ na-ekwu.
38 Ma ka ha nọ na-aga, ọ banyere n’otu obodo. N’ebe a, otu nwaanyị aha ya bụ Mata+ nabatara ya n’ụlọ ya. 39 Nwaanyị a nwekwara nwanne nwaanyị. Aha ya bụ Meri. Ọ nọdụrụ ala n’akụkụ ụkwụ Onyenwe anyị ma na-ege ntị n’ihe ọ na-ekwu.