Jọn 14:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jizọs sịrị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ E nweghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ bụrụ na o sighị na m.+
6 Jizọs sịrị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ E nweghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ bụrụ na o sighị na m.+