-
Jọn 12:28-30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Nna, mee ka aha gị dị ebube.” Otu olu+ wee si n’eluigwe kwuo, sị: “Emeela m ka ọ dị ebube, m ga-emekwa ka ọ dị ebube ọzọ.”+
29 Ìgwè mmadụ ndị guzo n’ebe ahụ nụrụ ya wee malite ikwu na ọ bụ égbè eluigwe gbara. Ndị ọzọ sịrị: “Mmụọ ozi agwala ya okwu.” 30 Jizọs sịrị: “Olu a kwuru okwu abụghị n’ihi m, kama ọ bụ n’ihi unu.
-