2 Samuel 13:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe afọ abụọ chara acha gara, ndị na-akpachara Absalọm ajị atụrụ nọ na Bel-hezọ, nke dị nso n’Ifrem,+ Absalọm akpọọ ụmụ eze ndị nwoke niile oriri.+ 2 Ihe E Mere 13:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Abaịja nọkwa na-achụ Jeroboam, narakwa ya obodo dị iche iche. Ọ naara ya Betel+ na ime obodo ndị dị ya nso,* Jeshana na ime obodo ndị dị ya nso, nakwa Ifren+ na ime obodo ndị dị ya nso.
23 Mgbe afọ abụọ chara acha gara, ndị na-akpachara Absalọm ajị atụrụ nọ na Bel-hezọ, nke dị nso n’Ifrem,+ Absalọm akpọọ ụmụ eze ndị nwoke niile oriri.+
19 Abaịja nọkwa na-achụ Jeroboam, narakwa ya obodo dị iche iche. Ọ naara ya Betel+ na ime obodo ndị dị ya nso,* Jeshana na ime obodo ndị dị ya nso, nakwa Ifren+ na ime obodo ndị dị ya nso.