Ndị Rom 10:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, ọ bụghị ha niile nabatara ozi ọma* ahụ. N’ihi na Aịzaya sịrị: “Jehova,* ònye nwere okwukwe n’ihe a nụrụ n’ọnụ anyị?”*+
16 Ma, ọ bụghị ha niile nabatara ozi ọma* ahụ. N’ihi na Aịzaya sịrị: “Jehova,* ònye nwere okwukwe n’ihe a nụrụ n’ọnụ anyị?”*+