Jọn 14:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Agwala m ya unu ugbu a tupu ya emee, ka unu wee kwere ma o mee.+ Jọn 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma, agwala m unu ihe ndị a ka ọ ga-abụ oge ha ga-eme ruo, unu echeta na m gwara unu ha.+ “Agwaghị m unu ihe ndị a na mbụ maka na mụ na unu nọ.
4 Ma, agwala m unu ihe ndị a ka ọ ga-abụ oge ha ga-eme ruo, unu echeta na m gwara unu ha.+ “Agwaghị m unu ihe ndị a na mbụ maka na mụ na unu nọ.