Matiu 25:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Eze ahụ ga-asị ha, ‘N’eziokwu, ana m asị unu, ọ bụ m ka unu meere ihe ọ bụla unu meere otu n’ime ndị kacha nta n’ime ụmụnna m ndị a.’+
40 Eze ahụ ga-asị ha, ‘N’eziokwu, ana m asị unu, ọ bụ m ka unu meere ihe ọ bụla unu meere otu n’ime ndị kacha nta n’ime ụmụnna m ndị a.’+