Jọn 19:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe Jizọs hụrụ nne ya na onye na-eso ụzọ ya ọ hụrụ n’anya+ ka ha guzo nso, ọ sịrị nne ya: “Nwaanyị, lee nwa gị.” Jọn 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ gbaara ọsọ bịakwute Saịmọn Pita na onye ọzọ ahụ na-eso ụzọ Jizọs, onye Jizọs hụrụ n’anya.+ O wee sị ha: “Ha ebupụla Onyenwe anyị n’ili,+ anyị amaghịkwa ebe ha dọsara ya.”
26 Mgbe Jizọs hụrụ nne ya na onye na-eso ụzọ ya ọ hụrụ n’anya+ ka ha guzo nso, ọ sịrị nne ya: “Nwaanyị, lee nwa gị.”
2 Ọ gbaara ọsọ bịakwute Saịmọn Pita na onye ọzọ ahụ na-eso ụzọ Jizọs, onye Jizọs hụrụ n’anya.+ O wee sị ha: “Ha ebupụla Onyenwe anyị n’ili,+ anyị amaghịkwa ebe ha dọsara ya.”