Matiu 26:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ma Pita sịrị ya: “Ọ bụrụgodị na ndị ọzọ niile ahapụ gị, o nweghị ihe ga-eme ka m hapụ gị.”+ Mak 14:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ma Pita sịrị ya: “Ọ bụrụgodị na ndị ọzọ niile ahapụ gị,* agaghị m ahapụ gị.”+ Luk 22:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 O wee sị ya: “Onyenwe anyị, adị m njikere iso gị gaa mkpọrọ, sorokwa gị nwụọ.”+