Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jọn 5:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 N’ihi ya, Jizọs gwara ha, sị: “N’eziokwu, ana m asị unu na Ọkpara ahụ enweghị ike ime otu mkpụrụ ihe bụ́ uche ya, kama ọ bụ naanị ihe ọ hụrụ Nna ya na-eme ka ọ na-eme.+ N’ihi na ihe ọ bụla Nna ahụ na-eme, ọ bụ ya ka Ọkpara ya na-emekwa.

  • Jọn 7:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Ma Jizọs sịrị ha: “Ihe m na-ezi abụghị nke m, kama ọ bụ nke onye zitere m.+

  • Jọn 12:49
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 49 N’ihi na e nweghị ihe m kwuru bụ́ uche m, kama Nna m, onye zitere m, gwara m* ihe m ga-ekwu na ihe m ga-akụzi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya