Mak 12:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Nke abụọ bụ, ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’+ E nweghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu karịrị iwu ndị a.” Jọn 13:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu hụ ibe unu n’anya. Otú m hụrụ unu n’anya,+ hụnụ ibe unu n’anya otú ahụ.+ 1 Ndị Tesalonaịka 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, ọ dịghị mkpa ka anyị detara unu akwụkwọ ozi ka unu hụ ibe unu n’anya ka ụmụnne,+ n’ihi na Chineke na-akụziri unu ka unu na-ahụ ibe unu n’anya.+ 1 Pita 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Nke ka nke, jirinụ obi unu niile hụ ibe unu n’anya,+ n’ihi na onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-adị njikere mgbe niile ịgbaghara ha ma ha mejọọ ya.+
31 Nke abụọ bụ, ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’+ E nweghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu karịrị iwu ndị a.”
34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu hụ ibe unu n’anya. Otú m hụrụ unu n’anya,+ hụnụ ibe unu n’anya otú ahụ.+
9 Ma, ọ dịghị mkpa ka anyị detara unu akwụkwọ ozi ka unu hụ ibe unu n’anya ka ụmụnne,+ n’ihi na Chineke na-akụziri unu ka unu na-ahụ ibe unu n’anya.+
8 Nke ka nke, jirinụ obi unu niile hụ ibe unu n’anya,+ n’ihi na onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-adị njikere mgbe niile ịgbaghara ha ma ha mejọọ ya.+