Jọn 13:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu hụ ibe unu n’anya. Otú m hụrụ unu n’anya,+ hụnụ ibe unu n’anya otú ahụ.+ 1 Jọn 3:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’eziokwu, ihe a bụ ihe o nyere n’iwu: ka anyị nwee okwukwe n’aha Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ma hụ ibe anyị n’anya,+ otú o nyere anyị n’iwu.
34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu hụ ibe unu n’anya. Otú m hụrụ unu n’anya,+ hụnụ ibe unu n’anya otú ahụ.+
23 N’eziokwu, ihe a bụ ihe o nyere n’iwu: ka anyị nwee okwukwe n’aha Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ma hụ ibe anyị n’anya,+ otú o nyere anyị n’iwu.