Matiu 13:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Onye a ọ́ bụghị nwa ọkwá nkà?+ Ọ́ bụghị nne ya ka a na-akpọ Meri? Ọ̀ bụkwa na ụmụnne ya ndị nwoke abụghị Jems na Josef na Saịmọn na Judas?+ Mak 3:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ wee bịa. Ha guzo n’èzí ma dunye mmadụ ka ọ gaa kpọọ ya.+ Luk 8:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ gawara ebe ọ nọ, ma ha enweghị ike ịgaru ebe ọ nọ n’ihi ìgwè mmadụ.+ Ọrụ Ndịozi 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha niile ji otu obi na-ekpe ekpere mgbe niile, ha na ụmụ nwaanyị+ ụfọdụ na ụmụnne Jizọs ndị nwoke+ na Meri nne ya.
55 Onye a ọ́ bụghị nwa ọkwá nkà?+ Ọ́ bụghị nne ya ka a na-akpọ Meri? Ọ̀ bụkwa na ụmụnne ya ndị nwoke abụghị Jems na Josef na Saịmọn na Judas?+
19 Ma nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ gawara ebe ọ nọ, ma ha enweghị ike ịgaru ebe ọ nọ n’ihi ìgwè mmadụ.+
14 Ha niile ji otu obi na-ekpe ekpere mgbe niile, ha na ụmụ nwaanyị+ ụfọdụ na ụmụnne Jizọs ndị nwoke+ na Meri nne ya.