-
Abụ Ọma 69:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Ndị chọrọ igbu m,
Ya bụ, ndị iro m, bụ́ ndị aghụghọ,* adịla ọtụtụ.
Ha manyere m ka m nye ha ihe m na-ezughị ezu.
-
-
Luk 23:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Na nke ugbo atọ ya, ọ sịrị ha: “Maka gịnị? Olee ihe ọjọọ nwoke a mere? Ahụghị m ihe ọ bụla o mere e kwesịrị iji gbuo ya. N’ihi ya, m ga-apịa ya ihe ma hapụ ya.”
-