Jọn 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị mụrụ ya kwuru ihe ndị a maka na ha na-atụ ndị isi ndị Juu egwu,+ n’ihi na ha kwekọrịtara na onye ọ bụla kwuru na Jizọs bụ Kraịst, a ga-achụpụ ya n’ụlọ nzukọ ha.+
22 Ndị mụrụ ya kwuru ihe ndị a maka na ha na-atụ ndị isi ndị Juu egwu,+ n’ihi na ha kwekọrịtara na onye ọ bụla kwuru na Jizọs bụ Kraịst, a ga-achụpụ ya n’ụlọ nzukọ ha.+