Jọn 7:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Jizọs wee sị: “Mụ na unu ka ga-anọtụkwu tupu mụ alakwuru Onye zitere m.+ Jọn 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’oge na-adịghị anya, ụwa agaghị ahụ m ọzọ, ma unu ga-ahụ m.+ Ebe ọ bụ na m dị ndụ, unu ga-adịkwa ndụ.
19 N’oge na-adịghị anya, ụwa agaghị ahụ m ọzọ, ma unu ga-ahụ m.+ Ebe ọ bụ na m dị ndụ, unu ga-adịkwa ndụ.