Levitikọs 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ma, ọ bụrụ nnụnụ ka ọ ga-eweta ka e jiri chụọrọ Jehova àjà a na-esu ọkụ, ọ ga-esi ná nduru ma ọ bụ n’ụmụ kpalakwukwu weta ya.+
14 “‘Ma, ọ bụrụ nnụnụ ka ọ ga-eweta ka e jiri chụọrọ Jehova àjà a na-esu ọkụ, ọ ga-esi ná nduru ma ọ bụ n’ụmụ kpalakwukwu weta ya.+