Zekaraya 13:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Mma agha, teta, gaa gbuo onye na-azụ atụrụ m,+Gaa gbuo nwoke bụ́ enyi m. Gbuo onye ọzụzụ atụrụ,+ ka ìgwè atụrụ ya gbasasịa.+ M ga-eweli aka m megide ndị a na-enweghị ihe e ji ha kpọrọ.” Matiu 26:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jizọs gwaziri ha, sị: “Unu niile ga-ahapụ m n’abalị a, n’ihi na e dere, sị: ‘M ga-egbu onye ọzụzụ atụrụ, ìgwè atụrụ ya ga-agbasasịkwa.’+ Mak 14:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jizọs wee sị ha: “Unu niile ga-ahapụ m,* n’ihi na e dere, sị: ‘M ga-egbu onye ọzụzụ atụrụ,+ atụrụ ya ga-agbasasịkwa.’+
7 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Mma agha, teta, gaa gbuo onye na-azụ atụrụ m,+Gaa gbuo nwoke bụ́ enyi m. Gbuo onye ọzụzụ atụrụ,+ ka ìgwè atụrụ ya gbasasịa.+ M ga-eweli aka m megide ndị a na-enweghị ihe e ji ha kpọrọ.”
31 Jizọs gwaziri ha, sị: “Unu niile ga-ahapụ m n’abalị a, n’ihi na e dere, sị: ‘M ga-egbu onye ọzụzụ atụrụ, ìgwè atụrụ ya ga-agbasasịkwa.’+
27 Jizọs wee sị ha: “Unu niile ga-ahapụ m,* n’ihi na e dere, sị: ‘M ga-egbu onye ọzụzụ atụrụ,+ atụrụ ya ga-agbasasịkwa.’+