Jọn 12:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma Jizọs sịrị ha: “Oge eruola ka e mee ka Nwa nke mmadụ dị ebube.+ Jọn 13:31, 32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Mgbe ọ pụrụ, Jizọs sịrị: “Ugbu a, e meela ka Nwa nke mmadụ dị ebube,+ e meekwala ka Chineke dị ebube n’ihi Okpara ya. 32 Chineke ga-eme ka ọ dị ebube,+ ọ ga-emekwa ka ọ dị ebube ozugbo.
31 Mgbe ọ pụrụ, Jizọs sịrị: “Ugbu a, e meela ka Nwa nke mmadụ dị ebube,+ e meekwala ka Chineke dị ebube n’ihi Okpara ya. 32 Chineke ga-eme ka ọ dị ebube,+ ọ ga-emekwa ka ọ dị ebube ozugbo.