Jọn 6:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Uche onye zitere m bụ ka onye ọ bụla n’ime ndị niile o nyere m ghara ifunahụ m, kama ka m kpọlite ha n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ. Jọn 10:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 M na-enye ha ndụ ebighị ebi,+ e nweghịkwa ihe ga-eme ka e bibie ha. E nweghị onye ga-apụnara m ha.+
39 Uche onye zitere m bụ ka onye ọ bụla n’ime ndị niile o nyere m ghara ifunahụ m, kama ka m kpọlite ha n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ.
28 M na-enye ha ndụ ebighị ebi,+ e nweghịkwa ihe ga-eme ka e bibie ha. E nweghị onye ga-apụnara m ha.+