Jọn 18:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe a mere ka ihe o kwuru mezuo, ya bụ: “N’ime ndị niile i nyere m, e nweghị otu onye funahụrụ m.”+
9 Ihe a mere ka ihe o kwuru mezuo, ya bụ: “N’ime ndị niile i nyere m, e nweghị otu onye funahụrụ m.”+