Abụ Ọma 12:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Okwu Jehova enweghị ntụpọ.+ Ha dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ekwú e ji ụrọ kpụọ. Abụ Ọma 119:151 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 151 Jehova, ị nọ m nso,+Iwu gị niile bụkwa eziokwu.+ Abụ Ọma 119:160 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 160 Okwu gị niile bụ eziokwu.+ Ihe ndị dị mma i kpebiri na-adịru mgbe ebighị ebi.
6 Okwu Jehova enweghị ntụpọ.+ Ha dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ekwú e ji ụrọ kpụọ.