2 Samuel 15:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị niile bi na Jeruselem nakwa ndị bi ya nso nọ na-ebesi ákwá ike mgbe Devid na ndị niile ya na ha so si na Ndagwurugwu Kidrọn na-agafe. Eze guzokwa n’akụkụ ndagwurugwu ahụ,+ ndị niile so ya ana-agafe na-aga n’ụzọ e si aga ala ịkpa.
23 Ndị niile bi na Jeruselem nakwa ndị bi ya nso nọ na-ebesi ákwá ike mgbe Devid na ndị niile ya na ha so si na Ndagwurugwu Kidrọn na-agafe. Eze guzokwa n’akụkụ ndagwurugwu ahụ,+ ndị niile so ya ana-agafe na-aga n’ụzọ e si aga ala ịkpa.