Matiu 26:57 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 57 Ndị jidere Jizọs duuru ya gakwuru Kayafas,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, ebe ndị odeakwụkwọ na ndị okenye zukọtara.+ Jọn 18:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Anas wee kwuo ka a kpụgara ya Kayafas, nnukwu onye nchụàjà. Jizọs ka bukwa agbụ e kere ya n’aka mgbe a kpụ ya gawa.+
57 Ndị jidere Jizọs duuru ya gakwuru Kayafas,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, ebe ndị odeakwụkwọ na ndị okenye zukọtara.+
24 Anas wee kwuo ka a kpụgara ya Kayafas, nnukwu onye nchụàjà. Jizọs ka bukwa agbụ e kere ya n’aka mgbe a kpụ ya gawa.+