Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Daniel 9:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 “Mgbe izu iri isii na abụọ ahụ gachara, a ga-egbu Mezaya,+ ya agbara aka.+

      “Ndị agha nke onyeisi na-abịanụ ga-ebibi obodo ahụ nakwa ebe nsọ ahụ.+ A ga-ebibi ya ka* à ga-asị na ọ bụ idei mmiri bibiri ya. Ma a ga na-alụ agha ruo n’ọgwụgwụ. Ihe e kpebiri bụ mbibi.+

  • Matiu 27:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 O wee hapụrụ ha Barabas, ma nyefee Jizọs n’aka ndị agha ka ha pịa ya ụtarị,+ gbuokwa ya n’elu osisi.+

  • Matiu 27:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 N’ikpeazụ, mgbe ha kwachara ya emo, ha yipụrụ ya ákwà mgbokwasị ahụ ma yiwe ya uwe elu ya, kpụrụkwa ya pụọ ịga kpọgide ya n’osisi.+

  • Mak 15:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Paịlet wee hapụrụ ha Barabas n’ihi na ọ chọrọ ime ihe dị ìgwè mmadụ ahụ mma. Mgbe o mechara ka a pịa Jizọs ụtarị,+ o nyefere ya n’aka ha ka e gbuo ya n’elu osisi.+

  • Luk 23:24, 25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 ike gwụrụ Paịlet, ya ekpebie ka e mee ihe ha chọrọ. 25 Ọ hapụrụ nwoke ahụ ha chọrọ, onye a tụrụ mkpọrọ maka na o gburu mmadụ, na-agbakwa ọchịchị mgba okpuru. Ma, o nyefere Jizọs n’aka ha ka ha mee ya ihe ha chọrọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya