Matiu 27:32, 33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mgbe ha na-apụ, ha hụrụ otu nwoke onye Saịrini aha ya bụ Saịmọn. Ha manyere ya ka o buru osisi ịta ahụhụ* Jizọs.+ 33 Mgbe ha bịarutere ebe a na-akpọ Gọlgọta, ya bụ, Ebe Okpokoro Isi,+ Mak 15:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ha wee kpọta Jizọs n’ebe a na-akpọ Gọlgọta, nke pụtara, “Ebe Okpokoro Isi.”+
32 Mgbe ha na-apụ, ha hụrụ otu nwoke onye Saịrini aha ya bụ Saịmọn. Ha manyere ya ka o buru osisi ịta ahụhụ* Jizọs.+ 33 Mgbe ha bịarutere ebe a na-akpọ Gọlgọta, ya bụ, Ebe Okpokoro Isi,+