-
Luk 2:34, 35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 Simiọn gọzikwara ha, gwakwa Meri, bụ́ nne nwa ahụ, sị: “Ọ bụ Chineke zitere nwa a. Ma, ụfọdụ ndị ga-ada n’ihi ya,+ ndị ọzọ ga-ebilikwa n’ihi ya.+ N’agbanyeghị na Chineke ga-egosi ndị mmadụ ihe àmà na ya nọnyeere ya, ọtụtụ ndị ga-ekwutọ ya+ 35 (Meri, a ga-amanye ogologo mma agha n’ahụ́ gị*),+ ka e wee mata ihe dị ọtụtụ ndị n’obi.”
-