Abụ Ọma 69:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha nyere m nsí* kama inye m nri,+Ha nyekwara m mmanya gbara ụka ka m ṅụọ mgbe mmiri na-agụ m.+ Matiu 27:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Ozugbo ahụ, otu onye n’ime ha gbaara ọsọ were ogbo,* mikpuo ya n’ime mmanya gbara ụka, dokwasị ya n’okporo amị, nyekwa ya ka ọ ṅụọ.+ Mak 15:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Otu onye wee gbara ọsọ mikpuo ogbo n’ime mmanya gbara ụka, dokwasị ya n’okporo osisi amị. O nyere ya Jizọs ka ọ ṅụọ+ ma sị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa kpọdata ya.” Luk 23:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ndị agha kwakwara ya emo, bịakwa nye ya mmanya gbara ụka,+
48 Ozugbo ahụ, otu onye n’ime ha gbaara ọsọ were ogbo,* mikpuo ya n’ime mmanya gbara ụka, dokwasị ya n’okporo amị, nyekwa ya ka ọ ṅụọ.+
36 Otu onye wee gbara ọsọ mikpuo ogbo n’ime mmanya gbara ụka, dokwasị ya n’okporo osisi amị. O nyere ya Jizọs ka ọ ṅụọ+ ma sị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa kpọdata ya.”