Aịzaya 53:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’agbanyeghị na o meghị ihe ọjọọ ọ bụla,*Nakwa na o kwughị ihe ga-eduhie onye ọ bụla,+Mgbe ọ nwụrụ, ebe e kenyere ya a ga-eli ya dị ebe nke ndị ajọ omume dị.+ E likwara ya ebe e liri ndị ọgaranya.*+
9 N’agbanyeghị na o meghị ihe ọjọọ ọ bụla,*Nakwa na o kwughị ihe ga-eduhie onye ọ bụla,+Mgbe ọ nwụrụ, ebe e kenyere ya a ga-eli ya dị ebe nke ndị ajọ omume dị.+ E likwara ya ebe e liri ndị ọgaranya.*+