Jọn 5:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’eziokwu, ana m asị unu na onye ọ bụla na-anụ okwu m ma kwere n’Onye ahụ zitere m ga-enweta ndụ ebighị ebi,+ a gaghịkwa ekpe ya ikpe, kama o sila n’ọnwụ fere ná ndụ.+
24 N’eziokwu, ana m asị unu na onye ọ bụla na-anụ okwu m ma kwere n’Onye ahụ zitere m ga-enweta ndụ ebighị ebi,+ a gaghịkwa ekpe ya ikpe, kama o sila n’ọnwụ fere ná ndụ.+