Jọn 1:33, 34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Amaghịdị m ya. Ma, Onye zitere m ka m jiri mmiri na-eme baptizim sịrị m: ‘Onye ọ bụla ị hụrụ ka mmụọ nsọ bịakwasịrị ma dịgide n’isi ya,+ ọ bụ ya bụ onye ji mmụọ nsọ eme baptizim.’+ 34 Ahụla m ya, agbaakwala m àmà na ọ bụ ya bụ Ọkpara Chineke.”+
33 Amaghịdị m ya. Ma, Onye zitere m ka m jiri mmiri na-eme baptizim sịrị m: ‘Onye ọ bụla ị hụrụ ka mmụọ nsọ bịakwasịrị ma dịgide n’isi ya,+ ọ bụ ya bụ onye ji mmụọ nsọ eme baptizim.’+ 34 Ahụla m ya, agbaakwala m àmà na ọ bụ ya bụ Ọkpara Chineke.”+