Jenesis 22:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M ga-esi n’aka nwa* gị+ gọzie mba niile dị n’ụwa n’ihi na i gere m ntị.’”+ Ndị Galeshia 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma ebe ọ bụ na Chineke kwuru n’Akwụkwọ Nsọ n’ogologo oge gara aga na a ga-akpọ ndị mba ọzọ ndị ezi omume maka na ha nwere okwukwe, o bu ụzọ zie Ebreham ozi ọma, sị: “A ga-esi n’aka gị gọzie mba niile.”+
8 Ma ebe ọ bụ na Chineke kwuru n’Akwụkwọ Nsọ n’ogologo oge gara aga na a ga-akpọ ndị mba ọzọ ndị ezi omume maka na ha nwere okwukwe, o bu ụzọ zie Ebreham ozi ọma, sị: “A ga-esi n’aka gị gọzie mba niile.”+