Ọrụ Ndịozi 2:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 E mere ndị ji obi ha niile nabata okwu ya baptizim.+ N’ụbọchị ahụ, ihe dị ka puku mmadụ* atọ (3,000) ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs.+ Ọrụ Ndịozi 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, okwu Chineke nọ na-agbasa,+ ndị na-eso ụzọ Jizọs nọkwa na-ehikwu nne n’ike n’ike+ na Jeruselem. Ọtụtụ ndị nchụàjà ghọkwara ndị na-eso ụzọ Jizọs.+
41 E mere ndị ji obi ha niile nabata okwu ya baptizim.+ N’ụbọchị ahụ, ihe dị ka puku mmadụ* atọ (3,000) ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs.+
7 N’ihi ya, okwu Chineke nọ na-agbasa,+ ndị na-eso ụzọ Jizọs nọkwa na-ehikwu nne n’ike n’ike+ na Jeruselem. Ọtụtụ ndị nchụàjà ghọkwara ndị na-eso ụzọ Jizọs.+