Luk 21:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi na m ga-enye unu amamihe, nyekwara unu aka ka unu mara ihe unu ga-ekwu. Ndị iro unu agaghịkwa enwe ike ịgbagha ihe unu kwuru.+
15 N’ihi na m ga-enye unu amamihe, nyekwara unu aka ka unu mara ihe unu ga-ekwu. Ndị iro unu agaghịkwa enwe ike ịgbagha ihe unu kwuru.+