23 Ihe ndị a bụ okwu ikpeazụ Devid kwuru:+
“Ihe Devid nwa Jesi+ kwuru,
Ihe nwoke Chineke buliri elu kwuru.+
Ọ bụ onye Chineke Jekọb tere mmanụ+
Nakwa onye na-abụrụ ndị Izrel abụ dị ụtọ.+
2 Mmụọ Jehova si n’ọnụ m kwuo okwu.+
Okwu Chineke dịkwa n’ire m.+