Abụ Ọma 2:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Gịnị mere mba niile ji na-agba ghara ghara,Ndị dị iche iche ana-atamukwa ihe* na-enweghị isi?+ 2 Ndị eze ụwa na-ejikere,Ndị isi na-ezukọtakwa ka otu ndị+Ka ha lụso Jehova na onye o tere mmanụ ọgụ.+
2 Gịnị mere mba niile ji na-agba ghara ghara,Ndị dị iche iche ana-atamukwa ihe* na-enweghị isi?+ 2 Ndị eze ụwa na-ejikere,Ndị isi na-ezukọtakwa ka otu ndị+Ka ha lụso Jehova na onye o tere mmanụ ọgụ.+