-
Ọrụ Ndịozi 3:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ọ bụ aha Jizọs ka anyị ji mee ka ụkwụ nwoke a unu na-ahụ, onye unu makwaara, gbasie ike. Ọ bụkwa maka na anyị kweere na aha ya na-akpa ike. Ihe mere ahụ́ ji dị nwoke a mma n’ihu unu niile bụ n’ihi na anyị kweere na Jizọs.
-