Ọrụ Ndịozi 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka ha nọdụrụ ala, na mberede, ha nụrụ ụzụ si n’eluigwe nke dị ka ụzụ oké ifufe. A nụkwara ụzụ a ebe niile n’ụlọ ahụ ha nọ.+ Ọrụ Ndịozi 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche, n’ihi na mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.+
2 Ka ha nọdụrụ ala, na mberede, ha nụrụ ụzụ si n’eluigwe nke dị ka ụzụ oké ifufe. A nụkwara ụzụ a ebe niile n’ụlọ ahụ ha nọ.+
4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche, n’ihi na mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.+