Ọrụ Ndịozi 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’otu oge, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs na-ehikwu nne, ndị Juu na-asụ Grik malitere ime mkpesa na ihe ndị Juu na-asụ Hibru na-eme adịghị mma, n’ihi na a naghị ekenye ụmụ nwaanyị isi mkpe ha* ihe ndị a na-eke kwa ụbọchị.+
6 N’otu oge, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs na-ehikwu nne, ndị Juu na-asụ Grik malitere ime mkpesa na ihe ndị Juu na-asụ Hibru na-eme adịghị mma, n’ihi na a naghị ekenye ụmụ nwaanyị isi mkpe ha* ihe ndị a na-eke kwa ụbọchị.+