Ọrụ Ndịozi 22:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Otu nwoke aha ya bụ Ananayas, onye na-atụ egwu Chineke otú Iwu Mosis kwuru, onye ndị Juu niile bi ebe ahụ na-ekwu okwu ọma banyere ya, 13 bịakwutere m. O guzo m n’akụkụ wee sị m, ‘Sọl, nwanna m, hụwa ụzọ.’ M hụwara ụzọ ozugbo ahụ, hụkwa ya.+
12 “Otu nwoke aha ya bụ Ananayas, onye na-atụ egwu Chineke otú Iwu Mosis kwuru, onye ndị Juu niile bi ebe ahụ na-ekwu okwu ọma banyere ya, 13 bịakwutere m. O guzo m n’akụkụ wee sị m, ‘Sọl, nwanna m, hụwa ụzọ.’ M hụwara ụzọ ozugbo ahụ, hụkwa ya.+