-
Ọrụ Ndịozi 23:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ma mgbe chi bọrọ, ndị Juu kpara nkata igbu Pọl, ṅụọkwa iyi, sị: “Anyị agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọ bụla ruo mgbe anyị gburu Pọl. Ọ bụrụkwa na anyị emeghị ihe a, ka a bụọ anyị ọnụ.”
-