Ndị Galeshia 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe afọ atọ gachara, m gbagoro Jeruselem+ ka m hụ Sifas,*+ mụ na ya nọkwara ụbọchị iri na ise.