Jọn 11:44, 45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Nwoke ahụ nwụrụ anwụ wee pụta. E kere ya ákwà n’ụkwụ na n’aka, jirikwa ákwà kechie ya ihu. Jizọs sịrị ha: “Tọpụnụ ya ákwà ka ọ lawa.” 45 N’ihi ya, ọtụtụ n’ime ndị Juu, bụ́ ndị bịakwutere Meri, nwere okwukwe na Jizọs mgbe ha hụrụ ihe o mere.+
44 Nwoke ahụ nwụrụ anwụ wee pụta. E kere ya ákwà n’ụkwụ na n’aka, jirikwa ákwà kechie ya ihu. Jizọs sịrị ha: “Tọpụnụ ya ákwà ka ọ lawa.” 45 N’ihi ya, ọtụtụ n’ime ndị Juu, bụ́ ndị bịakwutere Meri, nwere okwukwe na Jizọs mgbe ha hụrụ ihe o mere.+